2021 WAEC IGBO LANGUAGE QUESTION

 

1-10: ACDBACBDBB

11-20: ACADDDCADB

21-30: BBDBDBDBAD

31-40: DDDDCBADDC

41-50: ABBDACDCAB

51-60: BDAAABCDDB

======================================

ESSAY SOLUTIONS

*(1d)*

*AKỤKỌ KỌWARA ỊLỤ: ANAGHỊ AMỤ AKAEKPENA NKA*

Maazi Ezeaku bụ onye ama ama na Obodo Eziofia. Ihe ejiri mara ya bụ ikwu eziokwu. Afa ọtụtụya bu “Nkebueziokwu”. Mgbe ọ bụla enwere nsogbu n’obodo, a na-akpọ maazi Ezeaku, dị ka okaikpe, ịhe ọ bụla ọ kwuru bu nke a ga-eji mere ịhe.

Obodo Ezeaku na ndị agbataobi ha na emekọ ofụma. Ha na ejikọta eme mmemmé dị iche iche, dika iri ji ọhụụ, ị gba afia ọrụ, na kwa mmemme ndị pụrụ iche nke ha na-akpọ ịsi ebili na isi ose.

Oruru otu afọ, obodo di debere Eziofia aha ya bụ Ndịagu, zitere ụmụ okorobịa n’Eziofia. Ozi ha rutere n’obi igwe Ezeofia, ihe ha jiri bia bu maka mme mme iri ji ọhụụ ndị obodo ha na-akwado. Ha bịara izi ndị okenye, ndị ichie na kwa ndi obodo Eziofia, ka ha bia sonye ha na mmemmé ahụ.

Na úbọchị akara maka iri ji ahụ, obodo nile kwadoro gaba na Ndịagu, ebe ha nile sonyere n’iri ji ọhụụ. Ndị agadi Eziofia agaghị mmemme ahụ. N’ime ndị agaghị bu Maazi Ezeaku. Mgbe obodo jụrụ oyi, Igwe Eziofia mere arụ ma ochere na onweghi onye hụrụ ya.

Afia ọrụ afọ ahụ na Obodo Ndiagu kporo ọkụ. Ụmu okorobịa nakwa ụmụaka nwere aṅuru nke ukwuu. Mmanya na anụ nchi juputara ebe nile. Mgbe emesịrị mmemmé, ndị Eziofia laghachiri na Obodo ha na mgbede. Mgbe chi foro, obodo nile tetra n’ihi oke mkpu otu nwoke a na-akpọ Utazi tìrì. O bụrụ ozu nwunye ya bute n’obi Igwe Eziofia. Nwunye ya nwụrụ n’ababli.

Ndị iche, ndị ọzọ na ndị na-achi obodo bidoro ị neba anya ihe mere nwaanyị ahụ jiri nwụ. Akpọrọ ndị mmadu oku jụọ onye ọ bụla ihe o mara gbasara ihe mere. Onye ọ bụla siri na ha amaghị ihe mere. Mgbe Maazi Ezeaku bidoro ikwu okwu, ebe nile dara juu. Ọ rụrụ igwe aka, ma si nq ịbụ igwe wakporo nwanyị ahụ, dinee ya n’ike. Mgbe ọ mesịrị ihe ọjọ a, ọ tinyere nsị na mmanya chebe ya. Mkpu dara ebe nile mgbe o kwụsịrị nke a. Igwe kwụrụ ọtọ si Maazi Ezeaku, na otughi anya na nze di ka ya ga agba ihe ọ mere na nzuzo n’anwu.
Maazi Ezeaku, zara ya si, na anaghị eme akaekpe na nka.

======================================

(4a)
Mkpuru udasusu –> mkpuru asusu –> mkpuru edemede –> mkpuru okay

(4bi)
I na ị, a na e

(4bii)
I na ị:
ikwu, ịgba,

a na e:
agba, enye

(4c)
(i) nha + ta + nha = ta
(ii) iji + ri + ji = ri
(iii) ngi + di + ngi = di
(iv) ede + me + de = me
(v) aga + da + ga = da
(vi) aka + ta + ka = ta

======================================

(7a)
(i) Onye di mma gara be ndi mmuo biri.
(ii) ebila
(iii) onyeonuma
(iv) ochomuka.

(7aii)
(i) Okuko gara ibori nri
(ii) Okwauwa onye lara azu.
(iii) Onye iberibe

(7b)
(i) O bu ezigbo mmadu
(ii) O bu ezigbo onye omenala
(iii) O siri ike
(iv) O na-agba mbo
(v) O bu oney eziokwu
(vi) O naghi emegide mmadu ibe ya
(v) O na-eleokta ngwuru ya

(7c)
(i) Ume omumu mere ya
(ii) Ihe siiri ya ike.
(iii) Okaghi uka tupu onwuo.

===================

(11ai)
Omenala bu otu ndi mmadu si ebi ndu ha. O gunyere otu ha si eke ekike, udi nri ha na eri, udi chi ha na-efe, udi egwu ha na agba. wdg.

(11aii)
(i) Iri ji ọhụrụ
(ii) Iti mmanwu
(iii) Ikuputa nwa ọhụrụ
(iv) Iwa ọji
(v) Ichi ọzọ

(11aiii)
(i) Omenala na-agwa umuaka ọgbara ọhụrụ otu ndi nnanna ha siri bie ndu ha na oge gboo.
(ii) E si na ya akuziri umuaka agwa ọma site na ikọrọ ha akukọ otu ndi gboo kpara agwa ọma na uru ọbara ha.
(iii) Omenala na-egosi ndi mmadu ihe mere mgbe gboo
(iv) Omenala ụfọdụ na-eme ka ndi mmadụ wezuga onwe n’ime ihe ọjọọ
(v) Omenala na-egosi njirimara mba di iche iche

(11b)
(i) E si na omenala eme ihe ojoo dika igbu mmadu.
(ii) A na-esite na ya emebi ihe mmadu

======================================

IMG-20210817-WA0032
===================
IMG-20210817-WA0034
===================
IMG-20210817-WA0033
===================
IMG-20210817-WA0036
===================
IMG-20210817-WA0030IMG-20210817-WA0031

=========================================================

ESSAY QUESTIONS

IMG-20210817-WA0025
IMG-20210817-WA0024
IMG-20210817-WA0026

Be the first to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.


*